A B C D E F G H I J K L M N O P Q R S T U V W X Y Z #

THE RESONANCE lyrics : "Chinwe Ike"

Oh ha ha Oh ha ha ha(3x)

Everyday you must wake up

And say a little prayer
To the one who loves you un-con-di-tionally
You must acknowledge his name


Chorus


Onye siri na ogaghi e cheta gi
Onye ahu !@#^a
Onye ahu e fuola


Onye siri na ogaghi e cheta gi
Onye ahu !@#^a

Onye ahu e fuola

Cheta na (cheta) Chinwe Ike

Chinwe Ike (cheta) Chinwe Ike
Cheta na Chinwe Ike
Chinwe Ike Chinwe Ike


O kaka
Onye kere ihe niile

Agada gbachiri uzo
Onye nwe ike
Nna no n'eluigwe

Otito diri gi
Isi mbido na jebe ebe
Onye di ka gi eh

Chi kacha nma (x2)
Chikacha bu
Na ra ekele eh

Na ra ekele eh

Chorus


And Everything you do
You must put him first

And know that he is the best
And always he will prove to be
There are no doubts to it


Chorus



Submit Corrections